Show Off Lyrics By Flavour
Lechaba, na ọọ Chi nyelụ gị
Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Lechaba, na ọọ Chi nyelụ gị Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Adaure, nnwa dị mma Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Ọjịugo, ụsọ nnwa Ụsọ m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Mmiri marụ ugo, asago ugo arụ Anya fụlụ ugo, eh, na-agbanụ ugo nkili Chai, eziokwu, baby na ị marụ mma na-ese okwu Uyo m, mamara m mma, nwaanyị rị mma Nne m, ife nke a asọgbue m oh Adaure, nnwa dị mma Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Ọjịugo, ụsọ nnwa Ụsọ m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Lọọlọ 1, nnukwu nwaanyị Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Ọnwa na-etili ọra, my sunshine oh Nne m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Ngala nnwa, eh eeyi, lechaba, Chi nyelụ gị eh Ibobo nnwa, ewei, lechaba na Chi nyelụ gị eh Nnwa na i nwelụ ya, ya ka ị na-eme (Meekwa na Chi nyelụ gị eh) Kpụdebe m nso nụ, susue m ọnụ, iyee Ife nkili, kedụ ncha i ji asa arụ? Ife nkili eh, gwanụ m ncha i ji asa arụ Uyo m, mamara m mma, nwaanyị rị mma Nne m, ife nke a asọgbue m ee Adaure, nnwa dị mma Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Ọjịugo, ụsọ nnwa Ụsọ m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Ọdịbeeze, ife nkili oh Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị She dress comot oh, men agbaghalịba Asa m, lechaba na ọọ Chi nyelụ gị Lechaba oo, lechaba oo, lechaba na Chi nyelụ gị eh eh Daada lechaba oo, lechaba oo, lechaba na Chi nyelụ gị eh eh Daada lechaba oo, lechaba oo, asa m lechaba na Chi nyelụ gị
Leave a Reply